Nzukọ Vienna (1985)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nzukọ Vienna bụ nzukọ mba ụwa mbụ gbásárá mmebi nke ozone. E mèrè ya na Vienna, Austria n'afọ 1985 mgbè a hụrụ oghere dị na stratospheric ozone layer na South Pole nkè gosipụtara site na mmụba UV-B infiltration n'elu Antarctica. 'Oghere', nkè a na-ahụ site na mbelata dị ukwuu na ozone molecules na layer, dị ka nke United States ka otu ndị otu Britain chọpụtara. E kwekọrịtara Vienna Convention for the Protection of the Ozone Layer na nnọkọ ahụ ma malite n'afọ 1987.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  • Beeta Environmental Education book (maka ICSE Examinations) -Beeta Publication (A Morning Star Venture)