Obeth Kandjoze
Ọdịdị
Obeth Kandjoze
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Namibia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Ọgọọst 1966 |
Ebe ọmụmụ | Windhoek |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụnta ego |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Namibia, Minister in charge of the National Planning Commission |
ebe agụmakwụkwọ | University of Cape Town, University of Helsinki |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | SWAPO Party |
Obeth Mbuipaha Kandjoze (amụrụ n'ụbọchị nke 9 n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1966 na Windhoek ) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Namibia nke SWAPO Party. Ọ bụ Mịnịsta na-ahụ maka Ngwuputa na Ike na Hage Geingob Cabinet kemgbe afọ 2015. Na mgbanwe nke Cabinet na Febụwarị 2018 ọ gbanwere ọnọdụ ya na Tom Alweendo ma bụrụ onye Mịnịsta na-ahụ maka National Planning Commission.[1]
Kandjoze rụrụ ọrụ na National Petroleum Corporation of Namibia kemgbe 1999 ma bụrụ onye isi ya site na 2012. O nwere nzere Master of Science na geology na Mahadum nke Helsinki, Finland, nzere Bachelor of Science, na geology, na Mahadum nke Cape Town.[2][3]
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Matthys. "President reshuffles Cabinet—Vice President relieved of duties", Namibia Economist, 8 February 2018. Retrieved on 21 March 2018.
- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2018-07-29. Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ "Energy officials warn Kandjoze", The Namibian. Retrieved on 2018-11-08. (in en)