Obi Emegano
Ọdịdị
Obi Emegano
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria, Obodoézè Nà Ofú, Njikota Obodo Amerika |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Eprel 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | shooting guard |
| Ebe agụmakwụkwọ | Edmond Memorial High School, Western Illinois University |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | A.S. Junior Pallacanestro Casale, Western Illinois Leathernecks men's basketball, Oral Roberts Golden Eagles men's basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | basketball at the 2020 Summer Olympics – men's tournament |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NCAA Division I men's basketball |
Obinna Clinton "Obi" Emegano (amụrụ ya n'onwa Epreel na-ubochi iri abuo na itoolu nke afo 1993) bụ onye Naijiria-British ọkachamara basketball player n’atu maka Casademont Zaragoza nke Liga ACB. Ọ na-agba ọsọ n'ọnọdụ onye nche.
Ọrụ ọkachamara
[dezie | dezie ebe o si]N'oge afọ 2018-19 ọ turu bọọlụ maka otu French Pro A JDA Dijon . [1][2] Ọ bịanyere aka na Le Mans Sarthe na onwa Julai nke afo 2019. [3] Emegano nwetara nkezi 13.1, 3.1 rebounds na 1.7 assists kwa egwuregwu.
Na onwa Mee ubochi iri abuo na ise nke afo 2020, ọ bịanyere aka na Fuenlabrada.[4] N'oge 2020-21 ọ na-enweta nkezi 9.9 kwa egwuregwu ọ bụla. Emegano bịanyere aka na ndị otu ahụ na Julai n’ubochi iri na ise nke afo 2021. [5]
Na onwa Julaị 29, 2023, ọ bịanyere aka na Casademont Zaragoza nke Liga ACB . [6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ D'Tigers' Emegano, Jekiri join French clubs (en-US). Punch Newspapers (4 July 2019). Retrieved on 2019-07-07.
- ↑ Basket – Elite. Obi Emegano quitte la JDA et rejoint Le Mans (FR-fr). www.bienpublic.com. Retrieved on 2019-07-07.
- ↑ Pantel-jouve (2019-07-02). Obi Emegano choisit Le Mans (fr). BeBasket. Archived from the original on 2022-01-21. Retrieved on 2019-07-07.
- ↑ Carchia. "Obi Emegano to join Fuenlabrada", Sportando, May 25, 2020. Retrieved on June 19, 2020.
- ↑ Maggi. "Obi Emegano re-signs with Urbas Fuenlabrada", Sportando, July 15, 2021. Retrieved on July 15, 2021.
- ↑ Casademont Zaragoza signs Mark Smith and Obi Emegano (En). Sportando (July 29, 2023). Retrieved on July 29, 2023.