Obi Nwakanma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Obi Nwakanma
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri Dezie
ebe agụmakwụkwọgọọmentị kọleji Umuahia Dezie

 

Obi Nwakanma bụ onye Naijiria na-ede uri, onye na-enyocha akwụkwọ, onye nta akụkọ na onye nkuzi na Mahadum nke Central Florida . Ọ na-ede kọlụm Sunday mgbe nile na akwụkwọ nta akụkọ Vanguard nke a na-akpọ The Orbit . Ọrụ ya apụtawokwa na akwụkwọ nta akụkọ The Punch, ThisDay na TheCable .[1][2][3][4]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Nwakanma na Ibadan, Naịjirịa. Ọ gụrụ akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ Gọọmenti College, Umuahia . Ọ gụrụ Bekee na Mahadum Jos, na uri na Mahadum Washington na St. Louis ebe ọ natara Masters ya na Fine Art. Ọ gara Mahadum Saint Louis na St. Louis, Missouri ebe ọ nwetara Ph.D. ya. Ọ bụ prọfesọ ugbu a na Mahadum nke Central Florida.[5]

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndị Na-agba Ịnyịnya Na uri Ndị Ọzọ
  • Christopher Okigbo 1930-67: akpịrị ịkpọ nkụ maka ìhè anyanwụ[6]
  • Ákwà ọmụmụ[7]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Udeozo (August 18, 2013). Nigeria: The Shrubs Among the Poplars of Obi Nwakanma's Verses. AllAfrica.com. Retrieved on September 25, 2021.
  2. Gloria (2011). "The Life of a Nigerian Poet". The Journal of African History 52 (3): 423–425. Retrieved on September 4, 2021. 
  3. Reporters (July 5, 2010). In Defence Of Nwakanma's Empiricism. Sahara Reporters. Retrieved on September 25, 2021.
  4. Nduka (March 2, 2016). So Even While. Poetry Foundation. Retrieved on September 24, 2021.
  5. Ghandtschi (2012). Obi Nwakanma [ Nigeria ]. Berlin International Literature Festival. Retrieved on September 24, 2021.
  6. Nathan (2019). "Christopher Okigbo, 1930–67: Thirsting for Sunlight by Obi Nwakanma (review)". Research in African Literatures 50 (2): 254–257. Retrieved on September 25, 2021. 
  7. Osha (February 25, 2014). Lyrical Birthcries: Review of Birthcry by Obi Nwakanma. Sahara Reporters. Retrieved on September 25, 2021.