Obiora Chinedu Okafor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Obiora Chinedu Okafor
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKánada Dezie
aha ezinụlọ yaOkafor Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie

Obiora Chinedu Okafor bụ onye ọka iwu Canada, ugbu a Ọdụ Nchọnchọ York na ulọ Akwụkwọ Osgoode Hall, Mahadum York, yana ọnye isi ọche Gani Fawehinmi nke Iwu Ihe Ndị Ruuru Mmadụ na ụlọ Akwụkwọ Maka Ịgụ iwu gbagoterenu Naịjirịa. [1] [2] Ọ bụkwa Onye Ọkachamara mba ụwa (UN) Na-ahụ Maka Iwu ruuru mmadụ na njikọ aka otu mba uwa kemgbe afọ 2017, ọ bụ ọkwá ọ ga-anọ na afọ ise.

Kwuru[dezie | dezie ebe o si]

  1. Obiora Chinedu Okafor. yorku.ca. Retrieved on January 29, 2017.
  2. Okafor, Obiora Chinedu. worldcat.org. Retrieved on January 29, 2017.