Obudu Mountain Resort
Ọdịdị
Obudu Mountain Resort
| Oge/afọ mmalite | 1951 |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Ebe | Ȯra Cross River |
| Nhazi ọnọdụ | 6°23′12″N 9°22′26″E |


Obudu Mountain Resort (nke a maburu dị ka Obudu Cattle Ranch) bụ ebe a na-azụ anụ na ebe ndị mmadụ na abịa maka ezumike nke dị na Obutu Plateau na Cross River State, Nigeria.[1]
- ↑ Akpan. "Nigeria launches $350 mln business, leisure resort", Reuters, 2007-04-02. Retrieved on 2021-08-20. (in en)