Oby Kechere
Ọdịdị
Oby Kechere
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Imo State |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, omee ihe nkiri |
OBY Kechere Audio bụ onye Naijiria omee na onye nhazi ndu ihe nkiri . [1] O si na mbaise na Imo steeti, Naijiria . [2]
Ọ pụtala n'ọtụtụ ihe nkiri Nollywood rue ugbu a, gụnyere Di "Ala-Bekee (American Husband)", "Karia Ọnwu (Beyond Death)", "Dokinta Thomas (DR Thomas)", "Ekete", "Nsogbu Ekwenti (GSM Wahala)", "Nkpi (He Goat)", "Oge m (My Time)", "Ọnoọnikpo Akụ", "Onye Obioma", "Ijeoma (Safe-Journey)", "Nzuzo Obi", "World a Na Pawpaw", "Ezi Nkwenye" na "Mmekorita umunwanyị".
Ebe Nweta
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ (12 August 2007) Showpiece, Daily Sun (Nigeria), Retrieved November 1, 2010 ("Actress and movie director Oby Kechere alias Ms KoiKoi")
- ↑ (22 February 2009) Oby Kechere (Ms Koi-koi), Nigeria Daily News, Retrieved November 1, 2010
Njikwa ikike