Ode Odeikere

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ode Odeikere
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie
Ode Odeikere
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie

Ade Ojeikere bụ onye nyocha egwuregwu Naịjirịa na onye na-ede akụkọ na-arụ ọrụ dị ka onye nchịkọta akụkọ egwuregwu maka akwụkwọ akụkọ The Nation ka o nwesịrị akwụkwọ akụkọ ThisDay. Na Nọvemba 16, 2013, ọ meriri ngalaba "Football Journalist of the Year (Print)" na 1st Nigeria Pitch Awards[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Adebowale. "Mikel, Nkwocha win Nigeria Pitch Awards", The Eagle Newspaper, 18 November 2013. Retrieved on 17 March 2016.