Oderah Chidom
Ọdịdị
Oderah Chidom
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria, Njikota Obodo Amerika |
| Aha ọmụmụ | Oderah Obiageli Chidom |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Julaị 1995 |
| Ebe ọmụmụ | Hayward |
| Nwanne | Arinze Chidom |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ebe agụmakwụkwọ | Duke University |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | ŽKK Athlete Celje, Cmoki-Minsk, Union Féminine Angers Basket 49, Q3461741, Dafni B.C. (women's basketball) |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | basketball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament, 2021 FIBA Women's AfroBasket |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NCAA Division I women's basketball |
Oderah Obiageli Chidom (ka amụrụ n'ụbọchị nke 9 n'ọnwa Julaị n'afọ 1995) bụ onye egwuregwu bọọlụ bọọlụ bọọlụ na Naijiria na-agbara otu ụmụ nwanyị Naịjirịa bọọlụ.
Ọ gbara bọọlụ na Mahadum Duke .[1] Ọ bụ Atlanta Dream họpụtara ya.[2][3] Ọ gbara bọọlụ na Tsmoki-Minsk .[4] Ọ bịanyere aka na ndị ga-eso gbaa bọọlụ na Angers.[5]
O sonyere na U17 Women's Basketball Championship . O sonyere na 2019 EuroCup Women . O ruru eru maka 2020 Summer Olympics .[6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Oderah Chidom - 2016-17 - Women's Basketball (en). Duke University. Retrieved on 2021-07-16.
- ↑ Brown (14 April 2017). Blue Devil Selected in WNBA Draft. Ball Durham. Archived from the original on 16 July 2021. Retrieved on 16 July 2021.
- ↑ Oderah Chidom (en). WNBA Stats. Retrieved on 2021-07-16.
- ↑ Oderah Obiageli CHIDOM at the EuroCup Women 2019-20 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2021-07-16.
- ↑ Eurobasket. Oderah Chidom Player Profile, Angers - Union Feminine Basket 49, News, Stats - Eurobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2021-07-16.
- ↑ Oderah Chidom / Elizabeth Williams update! (en-US). 247Sports. Retrieved on 2021-07-16.