Odette Nyiramilimo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Odette Nyiramilimo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịRwanda Dezie
Aha enyereOdette Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1956 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, physician Dezie
Ọkwá o jiMember of the Senate of Rwanda Dezie
Odette Nyiramilomo

Odette Nyiramilimo (Amụrụ n'afọ 1956) bụ dọkịta na onye omeiwu nke Rwanda. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista nke steeti maka ihe gbasara mmekọrịta mmadụ na ibe ya na gọọmentị Paul Kagame site n'ọnwa Machị 2000 ruo ọnwa Ọktoba 2003.

A mụrụ Nyiramilimo, onye agbụrụ Tutsi, na Kinunu, Gisenyi prefecture n'afọ 1956. Ọ bụ nke iri na asaa n'ime ụmụ iri na asatọ nna ya mụrụ, nke nwunye ya nke abụọ mụrụ.

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]