Odigbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Odigbo
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ondo Dezie
nhazi ọnọdụ6°47′38″N 4°52′3″E, 6°45′54″N 4°43′37″E Dezie

Odigbo bụ ochịchị ime obodo dị na Ondo Steeti, mba Naijira . Isi ụlọ ọrụ ha dị n'obodo Ore. [1]

Ọ nwere mpaghara otu puku, narị asatọ na iri na asatọ km2 na onu ogugu nke ruru

Puku narị abụọ na iri atọ, narị atọ na irí ise ná otu na ngụkọ nke afọ 2006. Ọnụọgụ dị ugbu a dị ka nke afọ 2020 karịrị puku narị isii ka Ore Town na-aga n'ihu na-adọta ndị mmadụ ọhụrụ si n'akụkụ ọ bụla nke obodo ahụ. Ndị ọchịchị ime obodo Odigbo si n’agbụrụ Yoruba . Ndị a gụnyere ndị Odigbo, na ndị Araromi Obus bụ ndị na-emekarị omenala ndị yiri ya ma na-akwado otu omenala ndị Yoruba ndị ọzọ. Ndị ọchịchị ime obodo odigbo na-asụ asụsụ obodo dị nso na ondos. Ndị a na-ekpuchi obodo na ime obodo Ore, Agbabu, Lafe, Modebiayo, Isheba, Oke-Oluwa, Ayetedo, Ago Alaye, Ajebamidele, Ajebambo, Kajola, Aiyesan, Oniparaga, Imorun, Laleipa, Okefara, Ayetoro, Sidigi, Oke. -Ojakoparun, Lokuta, Araromi oil palm estate, Basola, Agirifon, Adewinle, Aiyetimbo, Koseru, Omowole, Onipetesi, Mile 49, Labon, Akinseye, Temidire, Sokoto, Bolorunduro, Fesojoye, Oduduwa village, Ajibodu. Ndị mmadụ nọ n' ngalaba ọchịchị ime Obodo nke obigbo nọ n' òkè agbata ha na ndị Ondo nọ na mpaghara ugwu,Ndị Ikales nọ na ọwụwa anyanwụ


t, ndị Ijebus nke Ogun State nọ na mp dida anyanwuhnakwa nakwa Osun State nọ na ḿpọdịda anyanwụ.ra west

Ọ bụkwa ihe kwesịrị ịrịba ama na ọtụtụ obodo dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Odigbo bụ ndị na-abụghị nwa-afọ dịka ndị si steeti Oyo na Osun nakwa ndị Ikale nke Irele na ọchịchị ime Obodo Okitipupa nke Ondo steeti . Obodo kacha ukwuu n'ime ọchịchị ime obodo Odigbo bụ Ore Town, obodo a bụ isi obodo kewara ndịda ọdịda anyanwụ na ndịda ọwụwa anyanwụ . Ụlọ ọrụ gọọmentị ime obodo dị na Ore. . . Ndị mmadụ si n'akụkụ mba dị iche-iche bi na Ore Town n'ihi na ọ bụ Obodo azụmahịa. . .

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị atọ na iri ise. [2]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Ọchịchị ime obodo Odigbo nwere nnukwu alaeze abụọ; Odigbo alaeze na Araromi-Obu alaeze. Onye ndu kacha n'aka eze Odigbo bụ HRM Orunja nke Odigbo ebe Onye ndu nke kacha na alaeze nke Araromi-Obu bụ HRM Ajobu nke Araromi-Obu. Isi obodo nọ na Odigbo local government bụ Araromi-Obu, Odigbo, Ajue, Ore, etc. Ọtụtụ mpaghara ọchịchị ụ ime obodo Odigbo bụ ndị na-abụghị ụmụafọ dịka ndị si steeti Oyo na Osun na mpaghara ụfọdụ bụ ndị Ikale nke Okitipupa na ọchịchị ime obodo Irele nke Ondo steet.


. Odigbo bụ onye nwe bitumen, dika esirikwu na steeti ondo.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ore will be the New Nnewi before 2024 - Akeredolu (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-10-02). Retrieved on 2022-04-08.
  2. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on October 7, 2009. Retrieved on 2009-10-20.