Ofe Achu
Ọdịdị
Ofe Achu bụ nri ọdịnaala na obodo Cameroon, ofe odo.[1] A na-eji Mede eme ya.[2] Ihe na-esi ísì ụtọ, mmiri, mmanụ nkwụ, na "canwa maọbụ Nikki" (limestone), na azụ bụ ihe ndị ọzọ.[3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ AFDB Food Cuisine Achu Soup - AFDB Food Cuisine.
- ↑ Cultural Food & Recipes: Cameroon: Achu (October 31, 2010).
- ↑ Achu Soup | Traditional Soup From Northwest Region | TasteAtlas. www.tasteatlas.com.