Ofe Oha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
ofe Oha

Ofe Oha bụ ofe a na-erikarị na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa.[1][2][3]

Ofe Oha bụ nri Naijiria si n'ógbè Ọwụwa Anyanwụ, ndị Igbo na-ejikarị osisi na-acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ nke aha osisi ya bụ Pterocarpus mildraedii akwadebe ya.[4]

Isi ihe eji eme ofe bụ akwụkwọ oha, ndị ọzọ gụnyere uziza,achi (mkpụrụ ofe), anụ, crayfish, mmanụ nkwụ na nnu.Aha ndị ọzọ maka ofe Oha gụnyere uha na ofe ora.[5][6]

Abọ foto[dezie | dezie ebe o si]

Nri ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

A na-eji fufu esi Oha / Uha. Pounded yam, semolina, wheat na Eba na-aga nke ọma na ofe.[7]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Travel (February 2, 2021). Tasty Foods From Eastern Nigeria. ModernGhana.
  2. Ejiofor (October 11, 2017). HOW TO MAKE OHA SOUP. The Guardian.
  3. BN TV (June 30, 2021). Sisi Yemmie's Step by Step Oha Soup Recipe & Preparation. BellaNaija.
  4. Top Five Tasty Nigerian Soups For Tourists (en-GB). Vanguard News (2017-08-04). Retrieved on 2022-06-27.
  5. Ofada rice, unripe plantain, Oha soup, other African food that aid weight loss (en-GB). Vanguard News (2021-06-27). Retrieved on 2022-06-27.
  6. Adebimpe (2020-03-18). Spices and Recipes: How to prepare the delicious Oha soup [Video Tutorial] (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-06-27.
  7. Steps To Making Oha Soup (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-01-12). Retrieved on 2022-06-27.