Ofe Ujuju
Ọdịdị
Ofe Ujuju
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
ụmụ amaala ka | Ika people |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Delta |
ebe | Ȯra Delta |
Ofe Ujuju bụ nri obodo sitere na mpaghara odịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa. Soup ahụ na-ewu ewu n'etiti ndị ika na agbor nke Delta State.[1]
A na-eji akwụkwọ Ujuju, anụ, azụ, ose ojii na ihe na-atọ ụtọ eme ofe ahụ.[2]
A na-enye Ofe Ujuju na Eba, fufu, semovita na Pounded yam.[2]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ oguntayo (2021-12-28). Native delicacy from Delta State (Ofè Ujuju) (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-06-30.
- ↑ 2.0 2.1 Ashimedua (2021-08-07). Native delicacy from Delta State (Ofè Ujuju) (en-US). Vanguard Allure. Retrieved on 2022-06-30. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content