Offiong Edem
Ọdịdị
Offiong Edem
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Disemba 1986 |
| Ebe ọmụmụ | Calabar |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | table tennis player |
| Ụdị egwuregwu | table tennis |
Offiong Edem (amuru ya na abali iri-atọ n’otu n’ime onwa iri- abuo n’afọ 1986 na Calabar ) bu onye n’egwuregwu tenis ndi Naijiria . Ọ zọrọ asọmpi maka Naịjirịa na asọmpi Olimpik nke afọ 2004 na 2012 . [1] [2]
Ebe m di nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Offiong Edem Bio, Stats, and Results.
- ↑ Offiong Edem. Archived from the original on 2013-04-01. Retrieved on 2020-11-19.