Ofosu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ofosu o bụ aha nna Akan sitere na Ashanti. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Emmanuel Ofosu Yeboah (amụrụ n'afọ 1977), onye na-eme egwuregwu na onye na-agba mbọ na Ghana
  • Lawrence Henry Yaw Ofosu-Appiah (1920), onye nkuzi Ghana
  • Michael Ofosu-Appiah (amụrụ n'afọ 1983), onye Ghana na-agba bọọlụ
  • Phil Ofosu-Ayeh (amụrụ n'afọ 1991), onye Germany-Ghanaian na-agba bọọlụ
  • Reagy Ofosu (amụrụ n'afọ 1991), onye Germany na-agba bọọlụ
  • Samuel Ofosu-Ampofo, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana