Ogedengbe of Ilesa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ogedengbe of Ilesa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1822 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1910 Dezie

Ogedengbe of Ilesa (1822-1910), nke a makwaara da ka Ogedengbe Agbogun Gboro bu onye isi na onye agha ndi Yoruba na ala Yoruba. O jere ozi da ka Seriki (onye isi agha) n'oge agha Kiriji (1877-1893) megide Ibadan.