Ogige Anụ Ọhịa na Al Wusta

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ogige Anụ Ọhịa dị na Al Wusta, nke bụ Ogige Oryx nke Arabian, bụ ogige okike dị na Ọzara Central nke Omani na Ugwu Coastal. A gụnyere ya na ndepụta UNESCO World Heritage, ma na ọ ghọrọ ebe mbụ e wepụrụ na ndepụta World Heritage na afọ 2007. [1]

Ụdị ndị n'ebe nchekwa ahụ gụnyere Mountain Gazelle, Nubian ibex, Arabian wolf, honey badger na Caracal.

Na ọnwa June 28, n'afọ 2007, e wepụrụ ebe nchekwa ahụ na ndekọ World Heritage Site. UNESCO kwuru mkpebi Oman iji belata ebe ahụ site na 90% mgbe achọtara mmanụ na ebe ahụ, ya na mbelata nke ọnụ ọgụgụ oryx Arabian site na 450 na afọ 1996 ruo 65 na afọ 2007 n'ihi ịchụ nta na mbibi ebe obibi. 'oge ahụ, ọ bụ naanị ụzọ anọ fọdụrụ.


Edemsibe[dezie | dezie ebe o si]

  1. Oman eyes boost in ecotourism with new Oryx sanctuary. Archived from the original on 2017-12-23.