Gaa na ọdịnaya

Ogige Egwuregwu Yankari

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yankari National park
national park, game reserve, Excuse
Oge/afọ mmalite1991 Dezie
Otu mpaghara echedoro IUCNIUCN category II: National Park Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Bawuchi Dezie
Nhazi ọnọdụ9°18′0″N 10°30′0″E Dezie
Òtù omebe iwuAlkaleri Dezie
Significant placeBauchi Dezie
Nwere àgwàtourist attraction Dezie
Umu na-edebeele, enyi, Giraffa camelopardalis, crocodile Dezie
Map
Ogige Egwuregwu Yankari

 

Ogige egwuriegwu na ebe ụmụ anụmanụ nọ n'ọfịa nke Yankari

Ndị ọrụ ugbo na ndị na-azụ atụrụ bụ ndị bi n'obodo mepere emepe na obodo nta ndị gbara Yankari National Park gburugburu, mana enwebeghị ebe obibi mmadụ n"ogige ahụ kemgbe ihe karịrị otu narị afọ. E nwere, naagbanyeghi ihe akaebe nke ebe obibi mmadụ n'oge gara aga n"ogige ahụ, gụnyere ebe dị ichè ichè ochie ana agbaze ìgwè na ọtụtụ ọgba..Ebe dị ichè ichè ana akpọ ìgwè ọkụ emebichala site na ọtụtụ narị afọ nke ikpughe na ihu igwe, ọ bụ ezie na , na njedebe nke afọ 1990, e nwere ihe karịrị iri ise ndị ka dị ndụ na mpaghara Delimiri na Ampara.[1]

  1. ↑ Aremu, David A. (1999). "Preservation of Ampara and Delimiri Ironworking Sites: Toward the Promotion of Nigeria's Cultural Heritage". African Archaeological Review. 16 (4): 208–209. doi:10.1023/A:1021657506899.