Ogunlola Olubunmi
Ọdịdị
Ogunlola Olubunmi
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Julaị 1965 |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ogunlola Omowumi Olubunmi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Ekiti Steeti, Naijiria . A mụrụ ya na 19 Julaị n'afọ 1965. Ọ na- anọchite anya Mpaghara Etiti Ijero/Ekiti Ọdịda Anyanwụ/Efon n'ụlọ omebe iwu. [1] [2]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Elumoye. "Amazons That Enliven the Ninth N'Assembly", This Day Live, 21 June 2020. Retrieved on 22 November 2020.
- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2020-12-01. Retrieved on 2022-02-10.