Dịka ọkachamara n'ọbá akwụkwọ, enwere m mmasị n'ịnye aka na ọrụ Wikimedia. Ekwenyesiri m ike na itinye aka ndi obodo yana ikere òkè n'ọrụ dị iche iche dịka Wikipedia, Wikiquote, Wikidata, Wiktionary, Wikicommons, n'etiti ndị ọzọ. N'oge ezumike m, ọ na-atọ m ụtọ iso ụmụaka na ndị nkuzi /ndị nsonye na-arụ ọrụ nka.