Gaa na ọdịnaya

Ojiarụ:Sayvhior

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha m bù Ikekamma Nnamdi Emmanuel

Ana m agụ akwụkwọ Na mahadum Nnamdi Azikiwe di Na Awka Anambra state

Enwere m Obi umealadi n’ebe ndi mmadụ nọ

E toro m ogologo ma makwa akwụkwọ nke ukwuu

The Cleanup Barnstar
Daalụ nke ukwuu maka ị dị uchu na ntinye aka gị n'ihe omume 72 Hours Marathon Edit-a-thon. Ndezigharị gị na-enye aka idozi Igbo Wikipedia. Nrite a bụ ekele maka nnukwu ntinye aka gị. Gaa n’ihu na-achakepụ!

Templeeti:User WikiProject Women in Red