Ojukwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ojukwu bụ aha ezinụlọ sitere na Naijiria, ọ pụkwara izo aka na ndia:

  • Bianca Odumegwu-Ojukwu (1968-) Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye nnọchi anya mba ọzọ, onye ọka iwu, na onye ọchụnta ego
  • C. Odumegwu Ojukwu (1933-2011), aka Emeka Ojukwu, onye agha Naijiria, onye ọchịchị na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị
  • Ernest Ojukwu (1960-), prọfesọ iwu nke Naijiria
  • Honey Ojukwu (1995-), onye na-eme ihe ngosi redio Naijiria