Ojuwoye, Mushin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ojuwoye, Mushin
Wikimedia duplicated page
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°32′0″N 3°21′0″E Dezie
Map

Mushin bụ ógbè dịpụrụ adịpụ nke Lagos, nke dị na Lagos Steeti, Naịjirịa, ọ bụkwa otu n'ime ógbè gọọmentị ime obodo 774 nke Naịjirịa. Ọ dị kilomita 10 n'ebe ugwu nke etiti obodo Lagos, n'akụkụ okporo ụzọ isi na-aga Ikeja, ọ bụkwa ebe obibi jupụtara na ụlọ ndị dị ala.[1] Dị ka ọnụ ọgụgụ afọ 2006 si kwuo, ọ nwere ndị bi na 633,009. Ebe etiti Mushin dị gburugburu obodo Ojuwoye.

Okwu "Mushin" n'akụkụ ọdịda anyanwụ nke Naịjirịa, sitere na ịpị mkpụrụ osisi 'Ishin' nke bụ ngwakọta nke okwu abụọ: "mu", nke pụtara "pick" na "Ishin", nke bụ mkpụrụ osisi.[2] Eze Ukwu nke Mushin bụ Oba Fatai Ayinla Aileru nke Abụọ (JP), Onye otu Council of Obas na Lagos State.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mushin. NigeriaCongress.org. Archived from the original on January 11, 2021. Retrieved on 2007-04-08.
  2. article : Mushin, Nigeria | Music Portals - Electronica & New Age & Progressive Music. Musicportals.biz. Retrieved on 2012-11-15.

Àtụ:Divisions and LGAs of Lagos State32