Okasha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Okasha (Arabic: عكاشة) bụ aha nna Ijipt nwere ike na-ezo aka

  • Ahmed Okasha, onye isi mgbaka nke Ijipt
  • Motaz Okasha (amụrụ ya na afọ 1990), onye Egypt na-agba bọọlụ
  • Osama Anwar Okasha (1941 2010), onye Egypt na-ede ihe nkiri na onye nta akụkọ
  • Samir OkashaPrọfesọ nke Philosophy of Science na Mahadum Bristol, UK
  • Tawfik okasha,onye na-eme ihe na igwe onyonyo ndị igypt
  • Tharwat Okasha (amụrụ 1921), onye edemede Egypt, onye ntụgharị na onye ọrụ gọọmentị