Okirikiri nke Ọmụmụ Ụmụ nwanyị
Ọdịdị
Okirikirinke omumu umunwanyi, ma ọ bụ gburugburu umunwanyi na-amu okirikiri, bụ òtù ụmụ nwanyị nke Chile nke dị site na 1979 ruo 1983. E guzobere ya n'oge ọchịchị aka ike Pinochet na Chile dị ka nzaghachi maka mmegbu ọchịchị ahụ megide ụmụ amaala na ụmụ nwanyị. Maka gburugburu nwanyị,ọgụ maka ọchịchị onye kwuo uche ya na maka ikike ụmụ nwanyị gara aka na aka, ha chọkwara ịmegharị ụmụ nwanyị site n'ibute ụmụ nwanyị ụzọ dị ka ndị mmadụ n'otu n'otu, karịa njirimara nne ha. gburugburu omumu umunwanyi akụkụ nke nnukwu òtù ụmụ nwanyị nke na-arụ ọrụ na njedebe nke ọchịchị aka ike, mana ha gbasara ma guzobe òtù abụọ kewara ekewa na 1983. [1]
- ↑ Pieper Mooney, Jadwiga E.; Campbell, Jean (2009). Feminist Activism and Women's Rights Mobilization in the Chilean Círculo de Estudios de la Mujer: Beyond Maternalist Mobilization (PDF). Center for the Education of Women, University of Michigan. pp. 21-22.