Okokomaiko
| Akụkụ nke | Lagos |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 6°28′30″N 3°11′26″E |

''Bold textOkokomaiko bụ mpaghara dị n'obodo Ojo, nke dị na Steeti Lagos, ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa, n'akụkụ Lagos- Badagry Expressway .[1][2][3]Gọmentị Lagos Steeti, n'okpuru nduzi nke onye bụbu gọvanọ Akinwunmi Ambode gbatịkwuru mkpa ụzọ a dị na mpaghara West Africa ma nwee atụmatụ ịgbasawanye Lagos-Badagry Expressway ka ọ bụrụ ụzọ awara awiri. Ihe owuwu a malitere site na Eric Moore ruo Okokomaiko.[4] Ambode, n'oge ọ bụ gọvanọ, nabatara onye ọ bụla na-etinye ego nke dị njikere iso gọmentị steeti na-arụkọ ọrụ n'iwu ụzọ mile-2 na Badagry, nke gụnyere mpaghara Okokomaiko. O kwuru na n'oge a, ọrụ amalitelarị site na Eric More ruo Okokomaiko mana anyị dị njikere iso onye ọ bụla na-etinye ego na-achọ ịmalite iwu nkebi nke abụọ nke bụ ụzọ iri site na Okokomaico ruo Seme Border.[5]
Ndị ama ama
[dezie | dezie ebe o si]- Brymo
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Obodo Awori District
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ tech cities dams africa infrastructure. CNN News. Retrieved on June 5, 2015.
- ↑ Lagos light rail'll be ready in June – Fashola. The Punch News. Archived from the original on November 1, 2014. Retrieved on June 5, 2015.
- ↑ RSL plans Adamawa, Lagos housing estates. The Punch. Archived from the original on April 9, 2013. Retrieved on June 5, 2015.
- ↑ LASG resumes work on Okokomaiko-Badagry road (en-US). Vanguard News (2018-10-17). Retrieved on 2021-02-05.
- ↑ Ambode woos investors to undertake Okokomaiko-Seme border road project (en-US). Vanguard News (2017-11-19). Retrieved on 2021-02-05.