Okpara
Jump to navigation
Jump to search
Ọkpara bụ ihe ana-akpọ nwa nwoke. Obukwaa aha enwere ike kpo nwa nwoke mbụ amụru na-ezi n'ụlọ. Ebe ụfọdụ na ala igbo, ana akpọ ya diọkpara.
Lee nke ozo[mèzi | mèzi mkpụrụ]