Jump to content

Okpe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Okpe

Okpe bụ alaeze dị na Delta Steeti , Naijiria. [1] Taa, ọ bụkwa aha mpaghara gọọmentị ime obodo. Ọ bụ otu n'ime ọtụtụ alaeze ndị mejupụtara Mba Urhobo.[2] Isi obodo ya bụ Orerokpe.[3][4] Alaeze ahụ na-anabata ọdụ ụgbọ elu Osubi nke a makwaara dị ka ọdụ ụgbọ elu Warri, nke dị na Osubi na Delta Steeti Mgbagwoju anya ahia

Akụkọ ihe mere eme

[dezie | dezie ebe o si]

E guzobere Alaeze Okpe Onye isi ọchịchị bụ ị afọ nke iri na asaa. O nwere onAlaeze achị ọdịnala nwere utu aha Orodje nke Okpe . [5] A maara ndị Okpe ka ha kwagara ịchọta Sapele nke oge a na Orodje nke Okpe ka na-achị ala Sapele.[6]

Eze mbụ nke usoro a mepụtara bụ H.R.M. Esezi I, Orodje nke Okpe, onye ọchịchị ya dị n'ihe dị ka oge afọ 1770 rue 1779.[7]

H.R.M. Esezi nke Abụọ ghọrọ Orodje nke abụọ nke Okpe. Dị ka onye ọsụ ụzọ na-akwado ọchịchị onye kwuo uche ya n'ala okpe, ọ bụkwa onye dị mkpa na Naijiria. Ọ bụ otu n'ime ndị eze nnọchiteanya gara Nzukọ Lyttelton nke afọ 1957 nke e mere na mba London iji chọọ nnwere onwe Naịjirịa site na gọọmentị na-apụtaghị ìhè nke onye nwe ala. Ọ chịrị alaeze ahụ n'oge afọ 1945 rue 1966. [8]

H.R.M Orhoro I, Orodje nke atọ nke Okpe, chịrị alaeze ahụ site n'afọ 1972 rue 2004. Ọ gụrụ akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ Katọlik ma rụọ ọrụ na ndị uwe ojii Naịjirịa. O mechara nweta diplọma nke nhazi azumahịa Business na mba United Kingdom.Ahụmahụ ndụ ya n'oge ọ bụ nwata nyeere ya aka nke ọma dị ka ihe ndabere maka iguzobe na ịghọ onye nduzi nke ụlọ ọrụ, ụlọ ọrụ Afrika ọhụrụ . [9]

H.R.M Orhue I bụ eze nke anọ na nke ugbu a nke Okpe. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ọchịagha na Ndị agha Naijiria.[10] E chiri ya okpueze n'ụzọ iwu kwadoro na abalị iri abụo na iteghete nke ọnwa Julaị afọ 2006. [11]

Ọnọdụ ihu igwe

[dezie | dezie ebe o si]

A na-ahazi ihu igwe na Okpe dị ka mmiri ozuzo (Am). Nkezi okpomọkụ nke obodo ahụ kwa afọ bụ ụma pacenti iri asatọ na abụọ dị ala karịa nkezi nke Naịjirịa na °C iri abụo nà asatọ mara irí isii nà anọ , °F iri asatọ nà atọ mara irí ise nà ise .Okpe n'ozuzu ya nwere ụbọchị mmiri narị abụọ na iri iteghete na isii mara irí na isii, pacenti iri asatọ na otu màrà iri na anọ nke oge ma na-enweta ihe dị ka narị abụọ na iri anọ na otu màrà iri ise nà abụọ milimita sentimita iteghete mara irí ise nà otu nke mmiri ozuzo kwa afọ.[12]

Ndị ama ama

[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. A Royal History of the Okpe-Urhobo of Nigeria by Prince Joseph Asagba. www.waado.org. Retrieved on 2021-09-14.
  2. Delta South is made of four indigenous tribes —Urhobos of Warri (en-US). Vanguard News (2021-07-03). Retrieved on 2021-09-14.
  3. Salubi (1960). "The Origins of Sapele Township". Journal of the Historical Society of Nigeria 2 (1): 115–131. ISSN 0018-2540. 
  4. Orodje Okpe: Ten years on an ancestral throne (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-01-02). Retrieved on 2022-04-08.
  5. Orodje Okpe: Ten years on an ancestral throne (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-01-02). Retrieved on 2021-09-14.
  6. admin. Welcome (en-US). Okpe Union America. Retrieved on 2021-07-10.
  7. didy. Okpe History and towns (en-US). Retrieved on 2021-09-14.
  8. ENWEMEKA. The Administration of Emergency Relief Programme in Nigeria: A case of flood incident in Delta State..
  9. didy. Okpe History and towns (en-US). Retrieved on 2021-07-10.
  10. Orodje Okpe: Ten years on an ancestral throne (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-01-02). Retrieved on 2021-07-10.
  11. Holding married woman's hand is a taboo in my kingdom –Mujakperuo, Orodje of Okpe Kingdom (en-US). Punch Newspapers (2017-08-12). Retrieved on 2022-08-15.
  12. Delta, NG Climate Zone, Monthly Weather Averages and Historical Data. tcktcktck.org. Retrieved on 2023-08-21.
  13. Robbers In Delta Kill Daughter Of Former NFA President, Dominic Oneya. Sahara Reporters (2014-10-12). Retrieved on 2021-06-27.
  14. Eda (2009-05-16). Beat Them! If You Cannot Join Them, A Tribute To A Hero. Sahara Reporters. Retrieved on 2022-04-08.