Gaa na ọdịnaya

Okporo ámá bụ nke anyị!

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Okporo ámá bụ nke anyị!
short film
Ụdịcomedy film Dezie
Afọ/ụbọchị mbipụta1986, 1989 Dezie
Mba osiBurkina Faso Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiFrench Dezie
Onye nduziMoustapha Dao Dezie
Odee akụkọ ihe nkiriMoustapha Dao Dezie
The Street Is Ours!
Templeeti:Infobox name module
Directed byMoustapha Dao[2]
Produced byMoustapha Dao, D.C.N.Toys & Games
Release date
  • 1987 (1987)
[1]
Running time
15 minutes
Burkina Faso

Mmekọ ngosipụta: Akara edemede a na-amaghị "["The Street Is Ours! ([undefined] Error: {{Langx}}: no text (help)) bụ ihe nkiri Burkinabé 1987. Ihe nkiri ahụ bụ nyere "Grand Prix du Jury" na mmemme ihe nkiri Entrevues Belfort na 1987 na e gosiri na Clermont-Ferrand International Short Film Festival na1988.[3]

Atụmatụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri ahụ gosipụtara ndụ ụmụaka na-aga akwụkwọ na Ouagadougou.

Mgbe ụlọ akwụkwọ na-apụ, ụmụaka na-achịkwa okporo ámá. Nke a bụ ebe ha na-amụta ịlụ ọgụ na izu ohi, ebe ha hụrụ onwe ha n'anya ma na-egwu bọọlụ, ebe ha na'agba egwú, na-esi nri, na-eme ihe egwuregwu ma ọ bụ ngwá egwú, nwee ụlọ ahịa. A na-egosipụta ọgụgụ isi niile nke ụmụaka ndị a si Burkina Faso n'usoro eserese ngwa ngwa na nke na-atọ ọchị.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]

Templeeti:RefFCAT[dead link]