Okwu:Ndị Ìgbò

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

kelu n'ke bu "bekee"? kelu mgbe a kwusi a sili "oyibo"? na nke gbasari igbo anwa unu edesiri, anyi nwe igbo nke ndi Anambra, nwere nke ndi Imo mana ifaa unu dee bu nke ndi Imo. A si na ihe ndi Anambra na asu aburo Igbo? Biko, ka unu nyere ndi Anambra nsopuru.

Bido mkparitaụka maka Ndị Ìgbò

Bido ị kpa nkata