Okwu:Rosemary Okafor

Page contents not supported in other languages.
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Rosemary Okafor

Àtụ:Infobox sportspersonRosemary Okafor

Nkọwa Onwe

Nwaamala - Nigerian

Afọ ọmụmụ - 22 Mee,1981 (Afọ iri atọ na itoolu)

Egwuregwu

Egwuregwu - Ịgba ọsọ

Ihe omume - 4 × 400 metres relay

Rosemary Okafor (amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ nke onwa Mee n'afọ 1981) bụ sprinter na Naijiria. O sọrọ mpi na women's 4 × 400 metres relay na egwuregwu 2000 Summer Olympics.[1]

Ebe nsi nweta

Àtụ:Cite Sports-Reference

Ụdàkọ: Mmadụ ndi di ndụỤmụ nwanyị Naijiria na-agba ọsọNdị amụrụ n'afọ 1981Ụmụ nwanyị Naijiria