Okwu ọbanife:Sunwoha

Page contents not supported in other languages.
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nrụtụaka na edemede ECOMMERCE[dezie ebe o si]

Ndewo Sunwoha,

Imeela tinye edemede ECOMMERCE na Igbo Wikipedia. Ọ bụrụ na inwere ohere, biko ọ ga adi nma ma itinye ebe nrụtụaka nke ndi bekee n'akpọ reference ma ọbu citation na edemede gi. Itinye nrụtụaka bụ ọtụ nime iwu na ụsoro ndi ọzọ ehiwara na arụmarụ Wikipedia. Ihe ejiri hiwa iwu a bụ maka ihụ na ihe niile etinyere na arụmarụ Wikipedia bụ eziokwu doro anya.

Daalụ maka mbọ niile i na agba ikwado asụsụ Igbo.

--Uzoma 08:35, 25 Ọnwaìtoolu 2020 (UTC)