Ola Oluwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ola Oluwa
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Osun Dezie
nhazi ọnọdụ7°47′0″N 4°13′0″E, 7°47′0″N 4°13′0″E Dezie

Ola Oluwa bụ ọchịchị ime obodo dị na Osun Steeti, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Bode Osi. A na-akpọbu ya Iwo ọchịchị ime Obodo ugwu na nguzobe, nke gbanwere mgbe ọba abímbólá, bụ Oluwo nke Iwo nwụsịrị. Ọ dizị ugbu a ka ọchịchị ime ọbọdọ ọzọ na-eme abụọ bụ Ola Oluwa South East LCD [1] A, Ilemowu.

Ọ nwere mpaghara 328 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ ruru puku iri asaa na isii, narị ise na iri iteghete na atọ dịka ọnụ ọgụgụ nke afọ 2006 siri dị.

Ọchịchị ime obodo a nwere ụlọ ọrụ nzuzo abụọ na-arụ ọrụ na nke aka na-arụ, nke bụ; Westland university, [2] na iwara; Wolex polytechnic, [3] iwara; ya na Mercy Medical University, [4] Ìkirè ilé.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị abụọ na iri atọ na abụọ. [5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. LG'S, LCDA'S AND AREA COUNCILS | State of Osun Official Website (en-US). Archived from the original on 2020-11-30. Retrieved on 2020-11-23.
  2. Westland University, Iwo – Technology is Power (en-US). Retrieved on 2020-11-23.
  3. Wolex Polytechnic (en-US). Wolex Polytechnic. Archived from the original on 2022-07-01. Retrieved on 2020-11-23.
  4. DitoMasso - (2020-07-17). Oluwo, Akire Lay Private University Foundation (en-US). LATEST NEWS. Archived from the original on 2020-11-30. Retrieved on 2020-11-23.
  5. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.