Olaitan Ibrahim
Ọdịdị
Olaitan Ibrahim
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1986 |
| Ọrụ ọ na-arụ | powerlifter |
| Ụdị egwuregwu | powerlifting |
| So na | 2017 World Para Powerlifting Championships, 2019 World Para Powerlifting Championships, powerlifting at the 2020 Summer Paralympics – women's 67 kg |
Olaitan Ibrahim (ka amụrụ n'ụbọchị nke 14 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1986) bụ onye Naijiria na-eme egwuregwu Paralympic powerlifter . O ritere ọla nchara na ihe omume ụmụ nwanyị 67 kg na 2020 Summer Paralympics nke emere na Tokyo, Japan.[1][2]
Na 2019 World Para Powerlifting Championship nke emere na Nur-Sultan, Kazakhstan, o ritere nrite ọla ọcha na ihe omume ụmụ nwanyị 67 kg.[3]
Akara Asọmpi
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Ebe | Ibu | Mgbalị (kg) | Ngụkọta | Ọkwa | |||||||
|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
| 1 | 2 | 3 | ||||||||||
| Summer Paralympics | ||||||||||||
| 2021 | Tokyo, Japan | 67 kg | 115 | 119 | 119 | |||||||
| Asọmpi mba ụwa | ||||||||||||
| 2017 | Mexico City, Mexico | 67 kg | 110 | 110 | ||||||||
| 2019 | Nur-Sultan, Kazakhstan | 67 kg | 122 | 126 | 127 | 127 | ||||||
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Houston. "Pérez wins fourth Paralympic gold with women's under-61kg powerlifting victory", InsideTheGames.biz, 28 August 2021. Retrieved on 28 August 2021.
- ↑ Women's 67 kg Results. 2020 Summer Paralympics. Archived from the original on 28 August 2021. Retrieved on 28 August 2021.
- ↑ Etchells. "Omolayo claims world record-breaking victory at World Para Powerlifting Championships", InsideTheGames.biz, 17 July 2019. Retrieved on 17 July 2019.