Olatunde Ojo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Olatunde Ojo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereOlatunde Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Febụwarị 1963 Dezie
Ebe ọmụmụIlobu Dezie
Ọrụ ọ na-arụcivil servant, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo, Mahadum Obafemi Awolowo Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

 

Ojo Amos Olatunde (a mụrụ n'abalị 14 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1963), bụ onye Naijiria na-atụpụta ụkpụrụ ụlọ nakwa onye odeakwụkwọ ugbu a nke National Assembly of Nigeria kemgbe ụbọchị iri atọ n'ọnwa Septemba n'afọ 2020, ọ rụọla ọrụ dịka onye odeakwụkwọ site na 17 Julaị afọ 2020 mgbe ọ nọchiri Mohammed Sani-Omolori .

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ojo na Ilobu, Irepodun, Oyo State, Nigeria . Ọ gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Ilobu Secondary Commercial Grammar School, ebe ọ gụsịrị na 1983. Bido n'afọ 1985 ruo n'afọ 1990, ọ gara Mahadum Obafemi Awolowo ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere na iwu ụlọ, tupu ọ nweta nzere masta n'afọ 1992 n'otu mahadum ahụ.[1][2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ojo bidoro ọrụ ya na ọrụ onwe ya, tupu ọ banye na nzukọ mba nke Naịjirịa n'afọ 2004 dịka onye isi na-ewu ụlọ nke ngalaba ala na ọrụ. E bugotere ya n'ọkwa osote onye isi, mgbe nke ahụ gasịrị, ọ ghọrọ osote onye isi na onye isi. Ọ bụ onye otu Nigerian Institute of Architect, NIA na Architects Registration Council of Nigeria, ARCON .[1]

Onye odeakwụkwọ na nzukọ mba Naịjirịa[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị 17 ọnwa Julaị 2020, a họpụtara Ojo dịka onye na-arụ ọrụ na nzukọ mba Naịjirịa iji dochie Mohammed Sani-Omolori.[3][4] Na 30 Septemba 2020, e mere nhọpụta ya ka ọ bụrụ nke na-adịgide adịgide.[5]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Ogunyinka (22 July 2020). As Olatunde Ojo steps in as Clerk to the National Assembly. Vanguard Newspaper. Retrieved on 7 October 2020. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "VA" defined multiple times with different content
  2. Ade-Omotosho (24 July 2020). Clerkship of National Assembly: a triumph of integrity. The Nation Newspaper. Retrieved on 7 October 2020.
  3. Umoru (17 July 2020). NASS appoints Clerk of Senate, 4 others. Vanguard Newspaper. Retrieved on 7 October 2020.
  4. Olatunde Replaces Omolori As NASS Clerk. Channels TV (17 July 2020). Retrieved on 7 October 2020.
  5. Dyepkazah (2 October 2020). N’assembly commission confirms Ojo Olatunde as clerk. TheCable. Retrieved on 7 October 2020.