Olayemi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Olayemi, nke pụtara "akụ̀ na ụba dakwasịrị m", bụ aha Naijirịa sitere na mpaghara ndịda ọdịda anyanwụ, ọkachasị ndị Yoruba.[1] Ọ nwere ike ịbụ nwoke ma ọ bụ nwanyị. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

  • Olayemi Ogunwole, onye na-eme ihe nkiri na redio na telivishọn na Naijiria, nke a maara dịka Honey Pot
  • Adeyemi Olayemi (amụrụ n'afọ 1974), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, Chief Whip nke Ondo State House of Assembly, na-anọchite anya All Progressives Congress party
  • Taiwo Olayemi Elufioye, onye Naijiria na-ahụ maka ọgwụ na onye nchọpụta, Mahadum Ibadan

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ola (aha e nyere ya)

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. What Does The Name Olayemi Mean? (en). The Meaning of Names. Retrieved on 2021-04-23.