Olisa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Olisa bụ ma aha nna ma aha e nyere madu. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere ndia:

  • Olisa Adibua, onye ọrụ redio Naijiria
  • Olisa Agbakoba (amụrụ n'afọ 1953), onye ọka iwu Naijiria na onye na-eme ngagharị iwe
  • Olisa Metuh Onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Ken Olisa (amụrụ n'afọ 1951), onye ọchụnta ego Naijiria nke Britain na onye isi ojii mbụ Lord-Lieutenant nke Greater London
  • Victor Olisa, onye isi ndị uwe ojii Metropolitan na London, England