Jump to content

Olu Benson Lulu-Briggs

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

. [1]Olu Benson Lulu-Briggs (1930–2018) bụ onye ndị obodo Naijiria na onye ọchụnta ego.  Ọ bụ " Iniikeroari V" nke elu Kalabari na onye isi oche nke Orwari Briggs House of Abonnema .  [1] [2] Dị ka akwụkwọ Forbes 2012 si kwuo Africa's 40 Rich List, OB Lulu-Briggs, onye nchoputa na onye isi oche Moni Pulo petroleum development Limited, bụ onye 31st kasị baarik n'Africa

  1. Forbes. "O. B Lulu-Briggs, #31-Africa's 40 richest (2021)", Forbes, 11 January 2021, pp. 1–2. Retrieved on 11 January 2021.