Olumide
Ọdịdị
Olumide o bụ aha nwoke na aha nna. Ọ nwere ike izo aka na:[1]
Aha e nyere ya
[dezie | dezie ebe o si]- Olumide Durojaiye (amụrụ n'afọ 1992), onye Naijiria na-agba bọọlụ
- Olumide Olamigoke (amụrụ n'afọ 1990), onye Naijiria na-awụli elu okpukpu atọ
- Olumide Oyedeji (amụrụ n'afọ 1981), onye Naijiria na Briten na-agba bọọlụ
- Stephen Olumide Arigbabu (amụrụ n'afọ 1972), onye Germany na-egwu basketball
- Olumide Oworu Naijiria na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya
- Olumide Gbenro (amụrụ n'afọ 1988), onye ọchụnta ego Naijiria, onye ndụmọdụ mgbasa ozi mmekọrịta
- Olumide Alabi, onye ọchụnta ego Naijiria, sokwa n'ihe owuwu
- Olumide Oyesina, onye ọchụnta ego Naijiria, sokwa n'ọrụ ugbo
- ↑ Wale Owoeye (2017). Exotic Yoruba Names & Their Meanings: #1. Pipit Inc..