Oluwatomi Somefun
Ọdịdị
Oluwatomi Somefun
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Oluwatomi |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onyeisi azụmahịa, onye ọrụ ụlọ akụ, onye ọchụnta ego |
| Ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University, Harvard Business School, Holy Child College |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Oluwatomi Somefun (amụrụ Ọktoba 2) bụ nwanyị na azu ahia na Naijiria nakwa onye ọrụ ụlọ akụ. Ọ na -aru oru ugbu a dị ka onye isi nchịkwa na onye isi oche nke Unity Bank plc . [1] [2]
Agụmakwụkwọ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ nwetara B.Ed. na Asụsụ Bekee na 1981 site na Mahadum Obafemi Awolowo, Ile-Ife dị na steeti Osun na otu ndị gụsịrị akwụkwọ na Harvard Business school na University of Columbia Business School, New York. [3]
Somefun malitere ọrụ ọkachamara ya na Peat Marwick na Co. ma mechara gaa biri na Arthur Andersen (ugbu a KPMG) tupu ọ bụrụ onye isi nchịkwa na Unity Bank plc. [4]
Ndemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Odunsi, Wale (2019-12-18). "Tomi Somefun: Court asked to jail Unity Bank CEO for alleged contempt". Daily Post Nigeria (in Bekee ndị America). Retrieved 2020-09-30.
- ↑ "Unity Bank". www.unitybankng.com. Archived from the original on 2021-05-10. Retrieved 2020-09-30.
- ↑ "Profile of Nigerian Bank CEOs: Tomi Somefun of Unity Bank in focus". Nigerian Banker | Expanding your knowledge about Banking (in Bekee ndị America). 2020-02-22. Retrieved 2020-09-30.
- ↑ Ajumobi, Kemi (2020-09-04). "Oluwatomi Somefun, 35 years and counting, still demonstrating steady and astounding expertise in her field". Businessday NG (in Bekee ndị America). Retrieved 2020-09-30.