Omagwa
Ọdịdị
Omagwa bụ obodo dị na Ikwerre nke dị na mpaghara gọọmentị ime obodo nke Steeti Rivers, Nigeria.[1] Onye na-achị Omagwa bụ HRH Eze Achinike Amadi.[2] Ọdụ ụgbọ elu Port Harcourt International na Domestic dị na Omagwa.[3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Onukwugha, Anayo (2022-12-26). "Secondus Has Been Expelled From PDP, Wike Declares" (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-05-05.
- ↑ Tide, The (2023-03-20). "Eze Amadi Remains Nye- We- Ali, Omagwa". :::...The Tide News Online:::... (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-05-05.
- ↑ "PH International Airport". FAAN (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2023-05-05.