Omar Kaboré
Ọdịdị
Omar Kaboré
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Burkina Faso |
| Aha enyere | Omar |
| Aha ezinụlọ ya | Kaboré |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Julaị 1990 |
| Ebe ọmụmụ | Burkina Faso |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Union Sportive des Forces Armées, Burkina Faso men's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Omar Kaboré (a mụrụ n'ụbọchị nke 30 n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1993) bụ onye Burkinabé na-agba bọọlụ na Lusaka Dynamos na Zambia ebe ọ sonyeere dị ka onye nweere onwe ya site na CF Mounana .[1]
Kaboré sonyeere El Raja SC nke Egypt Premier League na Septemba 2017.[2]
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ National Foot : L’international Burkinabé Omar Kaboré à Missile FC (French). Gaboneco (21 October 2015). Archived from the original on 19 October 2018. Retrieved on 28 May 2022.
- ↑ "تغييرات في الرجاء", Al-Ahram, 20 September 2017. (in Arabic)
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Omar Kaboré at Soccerway
- Omar Kaboré at National-Football-Teams.com
- Omar Kaboré na Footballdatabase