Omenụkọ
Ọdịdị
Omenụkọ
| Akụkụ nke | Eluàlà, Naijiria |
|---|---|
| Aha | Omenụkọ |
| Form of creative work | novel |
| Ụdị | akụkọ ifo |
| Odee akwụkwọ | Pita Nwana |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 1932 |
| Mba osi | Naijiria |
| Asụsụ eji dee ọrụ | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Ebe akụkọ | Naijiria |
| Ibe | 96 |
Omenụkọ bụ akwụkwọ nke Pita Nwana dere. Akwụkwọ nka bụ nke izi e dere n'asụsụ Igbo. Ọ gbasara ndụ Igwegbe Ọdụm, onye ndọrondọrọ ọchịchị nke si Arọchukwu.
Nwana dere Omenụkọ na 1933 mana ọ bụ na 1935 ka e bipụtara ya.