Omenala Jifar
Ọdịdị
Omenala Jifar
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Ethiopia |
| Obodo maka egwuregwu | Ethiopia |
| Aha enyere | Habte |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Jenụwarị 1976 |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Habte Jifar (amuru Jenụwarị 29, 1976, na Ambo, Etiopia ) bụ onye ọgba ọsọ etiti Etiopia. O nwere ngụkọta nke nrite atọ n'egwuregwu All-African. Ọrụ ya kacha mma na mmemme zuru ụwa ọnụ bụ ebe nke isii na asọmpi ụwa nke 1999. Ugbu a ọ bụ ọkachamara n'ọsọ marathon . Ugbu a n'oge a ọ bi na America, na o nwere ụmụ nwanyị atọ na ọmarịcha nwunye. O nwetakwara ọtụtụ nrite.
Mmezu
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Templeeti:ETH | |||||
| 1994 | World Junior Championships | Lisbon, Portugal | 2nd | 5000m | 13:49.70 |
| 4th | 10,000m | 29:04.57 | |||
| 1995 | All-Africa Games | Harare, Zimbabwe | 2nd | 5,000 m | 13:45.11 |
| 2nd | 10,000 m | 28:26.3 | |||
| 1997 | World Championships | Athens, Greece | 7th | 10,000 m | 28:00.29 |
| 1999 | All-Africa Games | Johannesburg, South Africa | 3rd | 10,000 m | 28:15.11 |
| 2001 | World Championships | Edmonton, Canada | 9th | 10,000 m | 28:02.71 |
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Habte Jifar at World Athletics