Onias Mupumha
Ọdịdị
Onias Mupumha
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Zimbabwe |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Febụwarị 1978 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Onias Mupumha (a mụrụ n'ụbọchị nke 23 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1978) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe ọkpụkpụ. Ọ bụ onye mmeri nke 2008 NAMA (National Arts Merit Awards) nke Zimbabwe's National Arts Council nyere.