Onimim Jacks
Ọdịdị
Onimim Jacks
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Rivers state |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Rivers State People's Democratic Party |
Onimim Ernestina Jacks (née Briggs) bu onye okaipke bidoro oru ya kamgbe onwa June n'afo 2015 dika komishona n'ahu maka olu ugbo na Naijiria.[1][2] O so na otu ndi PDP nke di na Rivas Steti.
Early life and education
[dezie | dezie ebe o si]A nuru Jacks n'ubochi ano n'onwa December n'afo 1961 na Buguma nke di na Asari-Toru Lokal Gomenti Eria nke di na Rivers State.[3]O gara koleeji ndi Fediral Gomenti nke Port Harcourt mgbe o ka na-eto eto n'agbogho. O nwere nzere Masters n'ikpe ikpe.[4]
Nturu ugo
[dezie | dezie ebe o si]- O so na kansulu na-ahu maka koleeji ndi Fediral Gomenti nke Port Harcourt
- O so n'otu ndi FIDA
- O sokwa n'otu ndi Ashoka
Mbiputa akwukwo
[dezie | dezie ebe o si]- Using ADR in resolving maritime disputes: a Nigerian perspective, Volume 1, Number 1, Port Harcourt Bar Journal, December 2004
- Women’s Rights under the Nigerian Criminal Law, a monograph. 2003
- Genderizing the 1999 Constitution, accepted for publication, Journal of Public Law, RSUST Vol. 2 2003
- Case Review; State vs. Cornelius Obasi (1998) 9 NWLR, (part 567) 686, the Nigerian Law and Practice Journal of the Council of Legal Education,
- The Problems of the Niger Delta as a Human Rights Issue, a paper presented at the conference on the Niger Delta at Port Harcourt, 6–9 December 2000.
- The Legal Regime of the Local Government System in Nigeria, University of Calabar Law Journal, 2001.
Fukwa
[dezie | dezie ebe o si]- List of people from Rivers State
- Rivers State Ministry of Agriculture
- Customary Court of Appeal
Ebe nsi nweta
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "RSG Assures On Livestock Diseases Eradication", The Tide, 6 July 2015. Retrieved on 6 July 2015.
- ↑ "Rivers State Artisan Fishermen Get New Exco", The Newswriter, 2 July 2015. Retrieved on 6 July 2015.
- ↑ The Honourable Commissioner of Agriculture. Archived from the original on 9 July 2016. Retrieved on 1 August 2016.
- ↑ Daniels, Joyce. "FGC PH Class of ’88 25th Anniversary Reunion Dinner", Joyce Daniels, 14 October 2013. Retrieved on 6 July 2015. “Mrs Onimim Jacks of the pioneer 1973 set of the school, proposed the toast”