Onitsha (novel)
Ọdịdị
Onitsha (novel)
| Aha | Onitsha |
|---|---|
| Isiokwu nlebanya | colonialism |
| Form of creative work | novel |
| Ụdị | coming-of-age fiction |
| Odee akwụkwọ | J. M. G. Le Clézio |
| Ndị mbipụta | Éditions Gallimard |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 1991 |
| Mba osi | France |
| Asụsụ eji dee ọrụ | French |
Onitsha bụ akwụkwọ akụkọ sitere n'aka odee Nobel Laureate nke France JMG Le Clézio . E bipụta ya na mbụ n’asụsụ French n’afọ 1991, e wepụtakwara nsụgharị English n’afọ 1997.