Onye isi ala nke Ecuador

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
President of Ecuador
public office
obere ụdị nkePresident of the Republic, head of government, head of state Dezie
Oge/afọ mmalite22 Septemba 1830 Dezie
prefix nsọpụrụMr. President, Excellency Dezie
ụlọ ọrụ gọọmentịCarondelet Palace Dezie
officeholderGuillermo Lasso Dezie
organization directed by the office or positionGovernment of Ecuador Dezie
mba/obodoEcuador Dezie
Nwe ikikeEcuador Dezie
substitute/deputy/replacement of office/officeholderVice President of Ecuador Dezie
webụsaịtịhttp://www.presidencia.gov.ec Dezie
female form of labelprezidentka Ekvádoru Dezie
has listlist of presidents of Ecuador Dezie

Onye isi ala Obodo Ecuador nke a na akpọ Presidente del Ecuador) n'olu asụsụ spanish (Spanic: Presidente Constitucional de la República del Ecuador), [1] na-eje ozi dị ka onye isi ala na onye isi ọchịchị nke Ecuador. Ọ bụ ọfịs ndọrọ ndọrọ ọchịchị kachasị elu na mba ahụ dị ka onye isi nke ngalaba gọọmentị. Dika Iwu dị ugbu a si wee di, onye isi ala nwere ike ije ozi afọ anọ abụọ. Tupu nke ahụ, onye isi ala nwere ike ije ozi naanị otu afọ anọ.

Onye bụ onye isi ala nke na achi Ecuador ugbu a bụ Daniel Noboa. [2]A họpụtara ya na 2023,o wee bụrụkwa onye isi ala kachasị nta n'akụkọ ihe mere eme n'oge gara aga nke mba ahụ.

Oge ọgba aghara na ndọrọdọrọ nke juputara na usoro ọchịchị ọkwa onye isi ala nke Ecuador, emela ka ọfịs ahụ na agbanwe ndị isi ala ugboro ugboro n'akụkọ ihe mere eme nke mba ahụ. Opekata mpe ugboro ise, ka agbanwegoro ọrụ onye isi ala na gọọmentị nwa oge ma ọ bụ ndị agha. Ọtụtụ mgbe, a hapụrụ ọfịs ahụ n'aka onye isi oche na-anọchi anya ma ọ bụ onye isi oche, ọtụtụ n'ime ha ga-aga n'ihu bụrụ onye isi ala. Onye isi ala nke jere ozi oge kachasị n'ọchịchị bụ José María Velasco Ibarra, onye jere ozi arọ ise.

Tupu Onye isi ala Rafael Correa, onye isi ala nke chiri ikpeazụ jere ozi ya zuru oke bụ Sixto Durán Ballén, onye jere ozi site na 1992 ruo 1996.

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. HEADS OF STATE HEADS OF GOVERNMENT MINISTERS FOR FOREIGN AFFAIRS. United Nations (2022-07-29).
  2. Valencia. "Who is Daniel Noboa? Ecuador's youngest president-elect", Reuters, 2023-10-16. Retrieved on 2023-10-29. (in en)