Onye isi m nọ n'elu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Okwu a bu Oga putara "okenye ma obu onye isi." Enwere ike iji ahịrị "Onye isi m nọ n'elu" gosi nkwanye ugwu nye onye nọ n'ọkwá ọchịchị. [1]

Na ọmụmaatụ, na ajụjụ dị ka nke a: "Olee mgbe ị ga-akwụ ụgwọ m?" Zaghachi: "Onye isi m nọ n'elu akwụbeghị m ụgwọ ọnwa." [2]

A na-ahụkarị ahịrịokwu a na Naịjirịa, ana-etinye ya n'okwu n'ezi ma n'ọfịs nke gọọmentị, ọ ghọrọ okwu ama ama mgbe mmemme ụtụtụ ndị Channels TV bụ Sunrise Daily gbara Obafaiye Shem ajụjụ ọnụ, onye bụ Commandant nke Steeti Legos nke ndị Nigeria Security and Civil Defence Corps na mkpa ọdi ịmata ezi akara weebụsaịtị nke ndị ụlọ ọrụ a iji zere iduhie ndị na-achọ ọrụ. [3] [4] [5] A jụrụ ya, "Gịnị bụ weebụsaịtị nke NSCDC?" Ọ zara, "Enweghị m ike ịgwa gị otu ka ọdi ugbu a." A jụrụ ya ọzọ, "Ọ pụtara na NSCDC nwere ọtụtụ weebụsaịtị?" Ọ zara, "Anyị enweghị ike ịnwe ọtụtụ websaịtị mana enweghị m ike ịgwa gị otu ugbu a," Ma Onye is m nọ n'elu "ana-ekwu n'ọbụ nke ọzọ ma Ọ diri " Onye isi m nọ n'elu " i kwuputa nke anyị ga-eji ga-eme ya bụ ihe. Ndị Naịjirịa huru ọsịsa ya ka ihe na adabaghị ma mezie ọ gbasaa ebe niile. [6] [7]

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. How the phrase "My Oga At The Top" came about [Pictures + Videos]. netnaija.com. Retrieved on 5 April 2015.
  2. Michael Irene: "My Oga at the Top" Syndrome. DailyPost Nigeria. Retrieved on 5 April 2015.
  3. A Nigerian Story Of My Oga At The Top By Prince Charles Dickson. Sahara Reporters. Retrieved on 5 April 2015.
  4. Civil Defence suspends Lagos State Commandant over "My Oga at the top" comment. DailyPost Nigeria. Retrieved on 5 April 2015.
  5. ‘My Oga at the top’ interview, professional – Channels TV. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 24 September 2015. Retrieved on 5 April 2015.
  6. Simeon Christian Chukwu. Before We Pardon My Oga At The Top. TheNigerianVoice. Retrieved on 5 April 2015.
  7. My OGA at the top goes viral. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 24 September 2015. Retrieved on 5 April 2015.